Quay GlobalQuay Global
Christopher Rosser, ónyé a maara nke ọma site na aha egwu ya bụ Quay Global, bụ ónyé na-emepụta ihe ndekọ America. A maara ya nke ọma maka ọrụ ya na onye na-eti egwu Lil Baby. Enwere ike ịmata ọrụ ya site na mkpado mmepụta "Cook that shit up, Quay!". Oge ọ malitereRosser malitere imepụta egwu mgbè ọ dị afọ itoolu. Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị Columbia.[1] ỌrụRosser mere aha màkà onwé ya site n'ịmepụta egwu "My Dawg" nke Lil Baby, nke e depụtara na <i id="mwGA">Billboard</i> Hot 100 ma RIAA kwadoro Platinum. Mgbe "My Dawg" hụrụ ihe ịga nke ọma, N'Quay bịanyere aka na ụlọ ọrụ ndekọ nke Atlanta Quality Control Music n'ọnwa Ọktoba 2017.[2] Egwú ndị ọzọ a ma ama nke Lil Baby mepụtara bụ "Life Goes On", "Pure Cocaine", na "Woah", nke niile gosipụtara na Hot 100, nke ikpeazụ nké ruru n'ọkwa 15. Nkọwapụta diskiAbụ ndị ọzọ e depụtara
Edensibia
|