Expelled Because of ColorExpelled Because of Color bụ ihe a tụrụ atụ ọla nchara, feet isii (1.8 ) ogologo, nke John Thomas Riddle, Jr. Ọ dị na ala nke Georgia State Capitol, narị abụọ na iri anọ State Capitol SW, Atlanta, Georgia.[1] Ọ bụ ndị Georgia Legislative Black Caucus nyèrè ya iwu na 1976 ma kpughee ya n'ubochí irí na isii n'ọnwa Febụwarị, 1978, ụbọchị nké abụọ kwa afọ nkè Georgia Association of Black Elected Officials Day.[2] Ihe oyiyi ahụ na-echeta ndị Original 33, ndị omeiwu Africa-America 33 a chụpụrụ na ndị omeiwu Georgia na 1868. Ihe e dèrè n'elu ihe ahụ a tụrụ atụ na-agụ, sị:
Edensibia
Njikọ Mpụga
|