Solid Star
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Ọktoba 1988 |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Delta |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee egwu, onye na-abụ abụ |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2010 |
| Webụsaịtị | http://www.solidstarmusic.com |
Solid Star | |
|---|---|
| Birth name | Joshua Iniyezo |
| Born | 8 Novemba 1988 Delta State, Nigeria |
| Origin | Isoko South, Aviara |
| Genres | |
| Occupation |
|
| Years active | 2010 –present |
| Labels | Shaba Entertainment[1] |
| Website | achievasng |
Solid Star
Background information
Aha Joshua Iniyezo
Amụrụ Nọvemba 8, 1988 (afọ 32)
Delta Steeti, Naịjirịa
Ebe osi Isoko South, Aviara
Nkenụụdị
Afurobiiti
R&B
Aka Ọrụ
Otii egwu
Odee egwu
Mmepụta ndekọ egwu
Omee ihe nkiri
Afọ ọ nọ ọrụ 2010 –ugbua
Lebeelụ Shaba Entertainment
Ndị egwu Tiwa Savage, Korrekt, 2face Idibia, Flavour N'abania
Website achievasng.com
Joshua Iniyezo (amụrụ ya na Nọvemba 8, 1988), nke amara nke ọma na aha ya bụ SolidStar Isoko maọbụ naanị SolidStar, bụ onye Naịjirịa onye na-agụ egwu, onye na-ede egwu. Ọ malitere ọrụ egwu ya dịka ịkụ ịgba maka otu ụka dị na obodo ya bụ Delta Steeti . A maara SolidStar nke ọma n'ofe Naịjirịa na Afrịka maka egwu ya "One in a Million". Ọ bịanyere aka na Ossy Achievas
Ossy Achievas bịanyere aka na ya.
Na 2010, o weputara abọm izizi ya One in a Million nke mechara bụrụ nnukwu egwu wuru ewu. The rimisi nke egwu a "One in a Million" gosipụtara 2face Idibia . Ọ gbasoro ihe ngosi a na ọtụtụ ndị egwu ya ọzọ wuru ewu.
Ndụ mbido
SolidStar, onye a maara nke ọma maka ikike ya igụ egwu werewere n'asụsụ Bekee , asụsụ Isoko na asụsụ Igbo, a mụrụ ya na Delta Steeti, Naịjirịa na nke Mr. na Mrs Iniyezo. Ezinụlọ ya sitere na obodo Aviara . [2] SolidStar bidoro ọrụ egwu ya mgbe ọ dị afọ iri na anọ mgbe ọ malitere ịkpọ ụbọ akwara maka ikwe ukwe ụka ya na Aviara . Achọpụtara ya afọ ole na ole ka e mere ihe ngosi nka egwu na mpaghara Ajegunle nke Legọọsụ Steeti ebe akọwara ya na ebe Paul Cole onye ndekọ lebeelụ. [3] Na 2010, SolidStar debanyere aha na Achievas Record ebe ewepụtara abọm mbụ ya n'okpuru akara ahụ.
Ọrụ egwu
2010: One in a Million
Na 2010, SolidStar wepụtara abọm mbụ ya bụ One in a Million site na Achievas Muziki. Abọm ya bụ egwu a "One in a Million" egwu buputere ya, bụ nke ya na 2face Idibia tikọrọ ọnụ. [4]
Ihe nkiri
Abọm
- Grace$Glory
- W.E.E.D
- One in a Million
- Solidstar
Egwu ndị ahọpụtara
- "One in a Million" (gosipụtara 2Baba)
- "Silicon" (gosipụtara Timaya)
- "International Woman"
- "Nwa Baby" (gosipụtara 2Baba)
- "Wait (Refix)" (gosipụtara Patoranking na Tiwa Savage)
- "Wait" (gosipụtara Davido)
- "My Body (gosipụtara Timaya)
- "Negotiate"
- "Oluchi" (gosipụtara Flavour)
- "Skibo"
- "Omotena"
- "Yarinya"
- "Ala"
Ihe nkiri
| Afọ | Aha | Onye Nduzi | Ref |
|---|---|---|---|
| 2013 | SolidStar Ft. Flavour – Oluchi | Aje Films | [5] |
| 2013 | SolidStar Ft. Timaya – My Body | Aje Films | [6] |
| 2013 | SolidStar Ft. Tiwa Savage – Baby Jollof | Clarence Peters | [7] |
| 2013 | SolidStar – In My Head | Clarence Peters | [8] |
| 2013 | SolidStar – Good Woman | Clarence Peters | [9] |
| 2013 | SolidStar ft Davido – Wait | Avalon Okpe | [10] |
| 2013 | SolidStar ft Davido – Wait | Avalon Okpe | [11] |
| 2013 | SolidStar ft Davido – Wait | TalkingDrums | [12] |
Onyinye na nhọpụta
| Afọ | Mmemme | Nrite | Recipient | Result | Ref |
|---|---|---|---|---|---|
| 2010 | Nigeria Music Video Award (NMVA) | Ọkacha onye ọhụrụ na-eti egwu | "One in a Million" | Merie | [13] |
| 2015 | The Headies 2015 | Ọkacha egwu | "My Body – Solid Star Feat. Timaya" | Ahọpụtara | [14] |
Nsidee
- ↑ Olushola Ricketts (May 20, 2018). Why I left Achievas Music – Solidstar.
- ↑ SolidStar Isoko's Official Website. Archived from the original on 2019-10-27. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ Achievas Music 'Who We Are'. Archived from the original on 2020-11-01. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ Interview: From Grass To Fame And Fortune, ‘Solidstar’ Is An Extraordinary Ghetto Superstar, Talks About His Journey So Far.... OnoBello (June 27, 2013). Archived from the original on December 5, 2020. Retrieved on November 27, 2020.
- ↑ [Video SolidStar Ft. Flavour – Oluchi]. Archived from the original on 2021-06-24. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ [Video SolidStar Ft. Timaya – My Body]. Archived from the original on 2019-03-29. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ OFFICIAL VIDEO: Solidstar Ft. Tiwa Savage – Baby Jollof. Archived from the original on 2020-12-06. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ VIDEO: Solidstar – In My Head. Archived from the original on 2018-12-09. Retrieved on 2020-11-27.
- ↑ VIDEO: Solidstar – "Good Woman".
- ↑ VIDEO: SOLIDSTAR – WAIT {REFIX} FT. TIWA SAVAGE & PATORANKING.
- ↑ VIDEO: SOLIDSTAR – WAIT {REFIX} FT. TIWA SAVAGE & PATORANKING.
- ↑ VIDEO: Solidstar – "Emergency".
- ↑ Nigeria Music Video Awards – NMVA 2010 – Winners & Photos.
- ↑ Check out the complete nomination list. Archived from the original on 2018-12-09. Retrieved on 2020-11-27.
Njikọ dị na mpụga
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.