Rich Harrison
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Rich |
| Aha ezinụlọ ya | Harrison |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1975 |
| Ebe ọmụmụ | Washington, D.C. |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, odee egwu |
| Ebe agụmakwụkwọ | Howard University, Archbishop Carroll High School |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1999 |
| Ngwa egwu | percussion instrument |
| Ụdị | R&B dị ugbu a |
Richard Christopher Harrison (amụrụ n'afọ 1979) bụ ónyé America na-emepụta ihe ndekọ na onye na-ede egwu si Washington, D.C., ọkachamara na R&B na egwu hip hop.[1]
Onye mmeri nke Grammy Award, a maara Harrison nke ọma màkà ịmepụta egwu dịka "Get Right" (nke Jennifer Lopez mere), "1 Thing" (nke Amerie mere) na "Crazy in Love" (nke Beyoncé na Jay-Z mere).[2] Harrison bụ ónyé guzobere Richcraft Entertainment, akara nke nwere ndị na-ese ihe dịka ónyé na-agụ egwu Amerie, otu R&B ụmụ agbọghọ RichGirl, na onye na-eti egwu Young Steff.
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
Ónyé na-akpọ piano na onye na-afụ opi, site na nwata Harrison gosipụtara ikike ịkpọ egwu ọ nụrụ na redio, mgbè e mesịrị ọ gara Mahadum Howard na Washington, D.C., na-agụ akwụkwọ akụkọ ihe méré eme na egwu hip-hop.[2][3][3]
Ọrụ
Nnukwu nkwekọrịta egwu mbụ nke Harrison bịara na 1999 mgbè Harrison na Mary J. Blige rụkọrọ ọrụ na "Beautiful Ones" maka abọm ya Mary . N'afọ 2001, o mepụtara ụlọ ọrụ mmepụta nke ya, Richcraft Inc., ma dee ma mepụta abọm mbụ Amerie, All I Have ozugbo. N'afọ 2004, o ritere Grammy Award màkà Beyoncé's "Crazy in Love", na nhọpụta màkà ọrụ ya na album Usher's Confessions .[4]
Edensibia
- ↑ BMI | Songview Search. Repertoire.bmi.com. Archived from the original on 6 May 2021. Retrieved on 16 January 2021.
- ↑ 2.0 2.1 "Rich Harrison", Discogs.com.
- ↑ 3.0 3.1 "Artist Profile - Rich Harrison", EMIMusicPub.com.
- ↑ (2007). "Se7en Set to Make U.S. Debut", English.kbs.co.kr.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.