Miani D Shira
Miani D Shira | |
|---|---|
| Constituency | Ampati |
| Personal details | |
| Nationality | Indian |
| Political party | All India Trinamool Congress |
| Spouse | Daryll William Ch. Momin |
| Parent | Mukul Sangma (Father) Dikkanchi D Shira (Mother) |
Miani D Shira bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India sitere na Meghalaya na onye otu All India Trinamool Congress.[1] A họpụtara ya dị ka onye otu nzuko omebe iwu nke Meghalaya si Ampati na 2018 site na ntuli aka.[2] Miani D Shira bụ ada onye bụbu onye isi ala Meghalaya Mukul Sangma.. [1]
Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Shillong, ọ gara Sri Ram College of Commerce na New Delhi. N'afọ 2018, ọ zọọrọ ntuliaka na Meghalaya Legislative Assembly maka Ampati wee merie National People's Party's C. G. Momin.[5] Ọ bụ otu n'ime ndị omebe iwu kachasị na Meghalaya Legislative Assembly. Di ya, Daryll William Cheran Momin bụkwa onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke zọọrọ ntuli aka ma bụrụ nwa nwa Williamson A. Sangma.[2]
Ebem si dee
- ↑ Meghalaya's Ampati Assembly bypolls results 2018: Congress' candidate and former CM Mukul Sangma's daughter Miani D Shira wins (31 May 2018).
- ↑ "Mukul bastion mantle falls on Miani", The Telegraph. Retrieved on 2018-09-02. (in en)
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.