Issaka Souna

 

Issaka Souna
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNiger Dezie
Aha enyereIssaka Dezie
Aha ezinụlọ yaSouna Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1954 Dezie
Ebe ọmụmụNiger Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Onye were ọrụMba Ndị Dị n'Otu Dezie
Ọkwá o jiminister Dezie

Issaka Souna (amụrụ n'afọ 1954) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Niger bụ osote onye isi nke otu United Nations Electoral Observation Mission na mba Burundi kemgbe abali iri n’ọnwa Nọvemba afọ 2014.[1]

Ọrụ

Souna duziri otu ndị na-ahụ maka ntuli aka nke Niger, Commission électorale nationale indépendante (CENI), site n'etiti Mee nke oge afọ 1999 ruo oge ụfọdụ.[2] Souna jere ozi dịka Minista Ikpe Ziri Ezi na Onye isi oche nke Bar. O mechara bụrụ onye nduzi nke United Nations nke enyemaka ntuli aka na Côte d'Ivoire site na afọ 2011 ruo oge afọ 2012. Ọ rụkwara ọrụ na European Union na mmemme mgbanwe ikpe na Niger na Madagascar.

Edensibia

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.