Gani Fawehinmi Park

Gani Fawehinmi Park, nke a maa buuru dị ka Liberty Park, bụ ebe ngosi ahịhịa ndụ ọha na eze dị na Ojota, Lagos, Nigeria naanị n'akụkụ okporo ụzọ awara awara Lagos-Ibadan na ụzọ gbanweharị Ikorodu , Lagos. E wuru ogige ntụrụndụ ahụ iji sọpụrụ onye Naijiria na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ na onye ọka iwu Gani Fawehinmi nke e debere nnukwu ihe oyiyi ya n'etiti ogige ahụ. Ihe oyiyi a dị mita iri anọ na anọ n'ogologo bụ nke Gọọmentị Lagos Steeti nyere iwu n'abalị iri abụọ na Otu nke ọnwa April , afọ 2018.[1] Ogige ahụ nwekwara obere ihe ịrịba ama na-akọ akụkọ dị mkpirikpi banyere nhiwe ya. E tinyere ihe ndị ọzọ a tụrụ atụ, ala dị nro na bench iji mee ka oghere ahụ maa mma ma dabara adaba maka ntụrụndụ na obere ihe omume. Ọ bụ ebe a na-eme Yoruba Nation Rally nke emere n'abalị atọ nke onwaJuly afọ 2021[2]
Ihe ngosi
-
Ebe a na-ahụ ya na Gani Fawehinmi Park
-
Ebe a na-ahụ ya na Gani Fawehinmi Park 2
-
Ebe a na-ahụ ya na Gani Fawehinmi Park 3
-
Ebe a na-ahụ ya na Gani Fawehinmi Park 4
-
Ebe a na-ahụ ya na Gani Fawehinmi Park 5
-
Ebe a na-ahụ ya na Gani Fawehinmi Park 6
-
Ebe a na-ahụ ya na Gani Fawehinmi Park 7
-
Ebe a na-ahụ ya na Gani Fawehinmi Park 8
Edensibia
- ↑ For Gani Fawehinmi, a New Statue. THISDAYLIVE (29 April 2018).
- ↑ Photostory: Security operatives surround Gani Fawehinmi Park, venue of Lagos Yoruba Nation rally. Punch Newspapers (3 July 2021).
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.