Aguma Nnamdirim

Aguma Nnamdirim
Member of the House of Representatives
Assumed office
2003
ConstituencyPort Harcourt Federal Constituency 1
Commissioner of Sports of Rivers State
Assumed office
1999
Personal details
Born
NationalityNigerian
Political partyPeoples Democratic Party
OccupationPolitician

Aguma Nnamdirim bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa na onye omeiwu si na Rivers Steeti, Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ n'ọtụtụ ọkwa ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Rivers Steeti, gụnyere Kọmishọna nke Egwuregwu n'oge Peter Odili na 1999. O meriri ntuli aka nke ise nke National Assembly na Rivers Steeti na afọ 2003 n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP), na-anọchite anya Port Harcourt gọọmenti etiti ntuli aka nke mbu na Ụlọ ndị Nnọchiteanya ..Ọ rụkwara ọrụ dịka Onye isi oche Kọmitii Ụlọ na Gas Resources na Rivers Steeti . [1]

Edensibia

  1. Aguma : Quality Representation In NASS (en-US). :::...The Tide News Online:::... (2010-12-27). Retrieved on 2024-12-14.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.